1Chịkọtaanụ onwe unu, e, chịkọtaanụ onwe unu,
2Tupu ụkpụrụ ahụ ewere ọnọdụ,
3Chọọnụ Onyenwe anyị, unu ndị niile dị umeala nʼobi nọ nʼala ahụ,
4Nʼihi na o nwekwaghị ndị ga-ebi nʼobodo Gaza,
5Ahụhụ dịrị unu ndị bi nʼakụkụ oke osimiri,
6Ala nke dị nʼakụkụ oke osimiri ahụ,
7Ala nke dị nʼakụkụ oke osimiri
8“Anụla m okwu ọjọọ niile, nke ndị Moab,
9Nʼihi ya, dịka m na-adị ndụ,”
10Ihe ndị a bụ ụgwọ ọrụ ha ga-anata nʼihi ịnya isi ha,
11Onye dị egwu ka Onyenwe anyị ga-abụ nʼebe ha nọ,
12“Unu ndị Itiopia,2:12 Maọbụ, Kush
13Ọ ga-esetipụ aka ya megide ndị bi nʼakụkụ ugwu,
14Igwe anụmanụ dị iche iche na igwe ehi ga-amakpu nʼebe ahụ,
15Nke a bụ obodo ukwu ahụ, nke na-aṅụrị ọṅụ oriri,