1Ahụhụ dịrị obodo ahụ ndị mmegbu,
2Ọ naghị ege onye ọbụla ntị,
3Ndịisi nọ nʼetiti ya
4Ndị amụma ya bụ ndị ndu rụrụ arụ,
5Ma Onyenwe anyị, onye nọ nʼetiti ya bụ onye ezi omume.
6“Egbuchapụla m mba niile dị iche iche,
7Asịrị m, banyere Jerusalem,
8Nʼihi nke a, cherenụ m,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri,
9“Mgbe ahụ, aga m anụcha egbugbere ọnụ3:9 Maọbụ, gbanwee okwu ha ndị niile dị iche iche mee ka ọ bụrụ ihe dị ọcha,
10Site nʼofe osimiri niile nke Kush,3:10 Maọbụ, Itiopia
11Nʼụbọchị ahụ, gị bụ Jerusalem, agaghị eme ka ihere mee gị,
12Ma aga m eme ka ndị dị nwayọọ nʼobi,
13Ha agaghị emekwa ihe ọjọọ,
14Bụọ abụ, gị nwaada Zayọn;
15Nʼihi na Onyenwe anyị ewezugala ahụhụ dịrị gị,
16Nʼụbọchị ahụ,
17Onyenwe anyị bụ Chineke gị nọ nʼetiti gị,
18“Nʼụbọchị mmemme a kara aka,
19Nʼoge ahụ,
20Nʼoge ahụ, aga m akpọlata unu nʼụlọ;