1Okwu Onyenwe anyị nke rutere Zefanaya, nwa Kushi, nwa nwa Gedaliya, bụ nwa Amaraya. Amaraya bụ nwa Hezekaya. Ozi a bịara nʼoge Josaya nwa Amọn, bụ eze Juda.
2“Aga m azachapụ ihe niile
3“Aga m azachapụ mmadụ na anụmanụ.
4“Aga m esetipụ aka m megide Juda,
5bụ ndị ahụ niile na-anọ nʼelu ụlọ ha
6na ndị ahụ niile na-alaghachi azụ site nʼiso Onyenwe anyị,
7Dere duu nʼihu Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị
8“Nʼụbọchị ịchụ aja nke Onyenwe anyị ahụ,
9Nʼụbọchị ahụ, aga m ata ha ahụhụ
10“Nʼụbọchị ahụ,”
11Kwasienụ akwa ike unu ndị niile bi nʼakụkụ ebe ahịa dị;
12Nʼoge ahụ, aga m eji oriọna nyobanyechaa anya nʼakụkụ niile nke Jerusalem.
13Akụ ha ga-abụ ihe a kwakọrọ nʼike,
14Oke ụbọchị Onyenwe anyị na-abịa nso,
15Ụbọchị ahụ ga-abụ ụbọchị ọnụma,
16ụbọchị opi ike na iti mkpu agha
17“Aga m eme ka oke nhụju anya bịakwasị ndị mmadụ,
18Ọlaọcha na ọlaedo ha