We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 99

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 98 Abụ Ọma Abụ Ọma 100 →

1Onyenwe anyị bụ eze,

2Onyenwe anyị dị ukwuu nʼime Zayọn;

3Ka ha too aha gị nke dị ukwuu, dịkwa oke egwu,

4Eze bụ onye dị ike, ọ hụrụ ikpe ziri ezi nʼanya,

5Bulienụ Onyenwe anyị Chineke anyị elu,

6Mosis na Erọn so nʼetiti ndị nchụaja ya,

7Ọ gwara ha okwu site nʼogidi igwe ojii.

8O Onyenwe anyị, Chineke anyị,

9Bulienụ Onyenwe anyị Chineke anyị elu;

← Abụ Ọma 98 Abụ Ọma Abụ Ọma 100 →