We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 100

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 99 Abụ Ọma Abụ Ọma 101 →

1Tikusienụ Onyenwe anyị mkpu ọṅụ ike, ụwa niile.

2Jiri obi ụtọ fee Onyenwe anyị ofufe;

3Matanụ na Onyenwe anyị bụ Chineke.

4Jirinụ ekele banye nʼọnụ ụzọ ama ya

5Nʼihi na Onyenwe anyị dị mma, ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

← Abụ Ọma 99 Abụ Ọma Abụ Ọma 101 →