We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 98

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 97 Abụ Ọma Abụ Ọma 99 →

1Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ ọhụrụ,98:1 Abụ 96:1

2Onyenwe anyị emeela ka a mata nzọpụta ya

3O chetala ịhụnanya ya

4Tikusienụ Onyenwe anyị mkpu ọṅụ ike, ụwa niile

5werenụ ụbọ akwara bụkuo Onyenwe anyị abụ,

6jirinụ opi na opi ike,

7Ka oke osimiri niile gbọọ ụja, ya na ihe niile dị nʼime ya,

8Ka osimiri na iyi niile kụọ aka ha,

9ka ha bụọ abụ nʼihu Onyenwe anyị,

← Abụ Ọma 97 Abụ Ọma Abụ Ọma 99 →