We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 97

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 96 Abụ Ọma Abụ Ọma 98 →

1Onyenwe anyị bụ eze,97:1 Abụ 96:10; Abụ 99:1 ka ụwa niile nwee obi ụtọ;

2Igwe ojii na oke ọchịchịrị gbara ya gburugburu;

3Ọkụ na-enwu enwu na-aga nʼihu ya

4Amụma ya na-acha chazuo elu ụwa niile;

5Ugwu niile na-agbaze dịka mmanụ nʼihu Onyenwe anyị,

6Eluigwe na-ekwuwapụta ezi omume ya;

7A na-eme ka ihere mee ndị niile na-efe arụsị niile a pịrị apị ofufe,

8Zayọn na-anụ ma na-aṅụrịkwa ọṅụ,

9Nʼihi na gị, O Onyenwe anyị, bụ Onye kachasị ihe niile elu nʼụwa niile;

10Ka unu, ndị hụrụ Onyenwe anyị nʼanya, kpọọ ihe ọjọọ asị,

11Ìhè na-amụkwasị onye ezi omume,

12Ṅụrịanụ ọṅụ nʼime Onyenwe anyị, unu ndị ezi omume,

← Abụ Ọma 96 Abụ Ọma Abụ Ọma 98 →