1Bịanụ ka anyị jiri ọṅụ bụkuo Onyenwe anyị abụ;
2Ka anyị jiri ekele bịakwute ya
3Nʼihi na Onyenwe anyị bụ Chineke dị ukwuu,
4Ebe niile michasịrị emi nke ụwa dị nʼaka ya,
5Osimiri niile bụ nke ya, nʼihi na ọ bụ ya kere ha,
6Bịanụ ka anyị kpọọ isiala nʼofufe,
7nʼihi na ọ bụ Chineke anyị
8“Unu emela ka obi unu sie ike dịka unu mere na Meriba,
9ebe nna nna unu ha nwara m,
10Iri afọ anọ ka m were iwe megide ọgbọ ahụ;
11Nʼihi nke a, aṅụrụ m iyi nʼiwe, sị,