We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 94

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 93 Abụ Ọma Abụ Ọma 95 →

1O Onyenwe anyị, Chineke onye na-abọ ọbọ,

2Bilie, o Onye Ikpe nke ụwa;

3Onyenwe anyị, ọ bụ ruo ole mgbe?

4Ha na-ekwuwapụ okwu mpako;

5Ha na-azọpịa ndị gị, O Onyenwe anyị;

6Ha na-egbu ndị di ha nwụrụ na ndị ọbịa;

7Ha na-asị, “Onyenwe anyị anaghị ahụ ihe ndị a;

8Lezienụ anya, unu ndị amamihe kọrọ nʼetiti ndị m;

9Ọ pụtara na onye kpụrụ ntị anaghị anụ ihe?

10Ọ pụtara na onye na-adọ mba niile aka na ntị agaghị ata ha ahụhụ?

11Onyenwe anyị maara echiche obi mmadụ;

12Onye a gọziri agọzi ka mmadụ ahụ bụ, onye ị na-adọ aka na ntị, O Onyenwe anyị,

13ị na-enye ya izuike site nʼụbọchị nsogbu;

14Nʼihi na Onyenwe anyị agaghị ajụ ndị ya;

15Ezi omume ga-abụ ntọala ikpe ikpe niile;

16Onye ga-ebiliri m imegide ndị ajọ omume?

17A sị na Onyenwe anyị abịaghị nyere m aka,

18Mgbe m kwuru sị, “Ụkwụ m na-agbuchapụ,”

19Mgbe oke nchekasị obi batara nʼime m,

20A ga-ejikọta gị na ocheeze ọchịchị ya rụrụ arụ,

21Ndị ajọ omume na-ejikọta onwe ha imegide ndị ezi omume

22Ma Onyenwe anyị a bụrụla ebe mgbaba e wusiri ike nye m,

23Ọ ga-akwụghachi ha ụgwọ ọrụ kwesiri mmehie ha,

← Abụ Ọma 93 Abụ Ọma Abụ Ọma 95 →