We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 93

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 92 Abụ Ọma Abụ Ọma 94 →

1Onyenwe anyị bụ eze, ọ na-eyikwasị ịma mma dịka uwe;

2Ocheeze gị eguzosiela ike siterị na mgbe ochie;

3Oke osimiri niile amaliela elu, O Onyenwe anyị;

4Onyenwe anyị onye nọ nʼelu, dị ukwuu

5Ụkpụrụ gị niile, Onyenwe anyị na-eguzosi ike;

← Abụ Ọma 92 Abụ Ọma Abụ Ọma 94 →