We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 89

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 88 Abụ Ọma Abụ Ọma 90 →

1Aga m abụ abụ banyere oke ịhụnanya Onyenwe anyị ruo mgbe ebighị ebi;

2Aga m ekwupụta na ịhụnanya gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi;

3Onyenwe anyị sịrị, “Mụ na onye m họpụtara agbaala ndụ.

4‘Aga m eme ka agbụrụ gị guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi

5O Onyenwe anyị, eluigwe na-eto ọrụ ebube gị niile,

6Nʼihi, ọ bụ onye nʼeluigwe niile, ka a ga-eji tụnyere Onyenwe anyị?

7Na nzukọ ndị nsọ, Chineke bụ onye a na-atụ oke egwu;

8O Onyenwe anyị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile, onye dịka gị?

9Ị na-achị osimiri nke ji ike na-asọ;

10Ị zọpịara Rehab dịka otu nʼime ndị ahụ e gburu egbu;

11Ọ bụ gị nwe eluigwe; gị nwekwa ụwa,

12Ọ bụ gị kere ugwu na ndịda;

13Aka gị ka e mejupụtara nʼike;

14Ezi omume na ikpe ziri ezi, bụ ntọala ocheeze gị;

15Ndị a gọziri agọzi ka ndị ahụ bụ ndị na-eji olu iti mkpu ọṅụ na-abụku gị abụ,

16Ha na-aṅụrị ọṅụ nʼaha gị ogologo ụbọchị niile;

17Nʼihi na ị bụ ebube na ike ha,

18Nʼezie, ọta anyị bụ nke Onyenwe anyị,

19I kwuru okwu otu mgbe site nʼọhụ,

20Achọtala m Devid ohu m,

21Aka m ga-agba ya ume;

22Ọ dịghị onye iro ga-abịakwasị ya, na mberede;

23Aga m etigbu ndị iro ya niile nʼihu ya.

24Ịhụnanya m kwesiri ntụkwasị obi ga-adịnyere ya,

25M ga-edo aka ya nʼoke osimiri,89:25 Ọ ga-achị oke osimiri na osimiri niile

26Ọ ga-akpọ m sị m, ‘Ị bụ Nna m,

27Aga m eme ya nwa mbụ m,

28Aga m eme ka ịhụnanya m nwere nʼebe ọ nọ dịgide ruo ebighị ebi,

29Aga m eme ka agbụrụ ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi,

30“Ọ bụrụ na ụmụ ya elefuo iwu m niile anya,

31ọ bụrụ na ha elelịa ụkpụrụ m niile anya,

32aga m eji mkpọrọ taa ha ahụhụ maka mmehie ha,

33ma agaghị m ewezuga ịhụnanya m, nʼebe ha nọ.

34Agaghị m emerụ ọgbụgba ndụ m.

35Ejirila m ịdị nsọ m ṅụọ iyi, kpebie

36na agbụrụ ya ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi,

37Ọ ga-adịgide ruo ebighị ebi dịka ọnwa.

38Ma ị jụla, i werela nlelị jụkwa,

39Ị jụla ọgbụgba ndụ gị na ohu gị gbara

40Ị kụtuola mgbidi gbara ya gburugburu,

41Ndị niile si ụzọ ahụ na-agafe, ezuruchaala ihe niile o nwere.

42I meela ka aka nri ndị iro ya dị elu;

43I meela ka aka o ji jide mma agha ya sụọ ngọngọ,

44I meela ka ịma mma ya gwụsịa.

45I meela ka ụbọchị ndụ nke okorobịa ya dị mkpụmkpụ.

46Ruo ole mgbe Onyenwe anyị, ka ị ga-ezonarị onwe gị?

47Cheta, na ndụ m bụ ihe na-agafe ngwangwa.

48Olee onye ahụ nwere ike ịdị ndụ ghara ịhụ ọnwụ anya,

49O Onyenwe anyị, olee ebe oke ịhụnanya mbụ dị,

50Onyenwe m, cheta otu e si leda ndị ohu gị anya,

51O Onyenwe anyị, ịchị ọchị nke ndị iro gị ji akwa m emo,

52Otuto dịrị Onyenwe anyị ruo mgbe ebighị ebi.

← Abụ Ọma 88 Abụ Ọma Abụ Ọma 90 →