We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 87

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 86 Abụ Ọma Abụ Ọma 88 →

1Chineke atọọla ntọala ya nʼelu ugwu nsọ ahụ;

2Onyenwe anyị hụrụ ọnụ ụzọ ama Zayọn nʼanya,

3Ihe dị iche iche nke dị ebube ka a na-ekwu banyere gị,

4“Aga m agụnye Rehab na Babilọn,

5Nʼezie, a ga-ekwu okwu banyere Zayọn sị,

6Onyenwe anyị ga-ede nʼime akwụkwọ usoro nke ndị mmadụ:

7Dịka ha na-eti egwu, ha ga-abụ abụ sị,

← Abụ Ọma 86 Abụ Ọma Abụ Ọma 88 →