We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 85

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 84 Abụ Ọma Abụ Ọma 86 →

1O Onyenwe anyị, i gosila ala gị ihuọma;

2I gbagharala ajọ omume ndị gị,

3Ị kwụsịla iwe oke iwe gị,

4Kpọghachi anyị azụ, O Chineke, Onye Nzọpụta anyị,

5Ọ bụ ruo mgbe ebighị ebi, ka ị ga na-eweso anyị iwe:

6Ị gaghị eme ka anyị dịkwa ndụ ọzọ

7O Onyenwe anyị, gosi anyị ịhụnanya gị nke na-adịgide,

8Aga m ege ntị mara ihe Chineke, onye bụ Onyenwe anyị ga-ekwu;

9Nʼezie, nzọpụta ya dị nso85:9 Aịz 46:13 ndị na-atụ egwu ya,

10Ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi ezukọtala;

11Ikwesi ntụkwasị obi ga-esite nʼala pupụta,

12Nʼezie, Onyenwe anyị ga-enye ihe dị mma,

13Ezi omume ga-aga nʼihu ya,

← Abụ Ọma 84 Abụ Ọma Abụ Ọma 86 →