1Lee ka ebe obibi gị sị maa mma,
2Ọ na-agụsị mkpụrụobi m agụụ ike, e mkpụrụobi m na-adakwa mba,
3Ọ bụladị ụmụ nnụnụ nta nke eluigwe, achọtala ebe obibi;
4Ndị a gọziri agọzi ka ndị bi nʼụlọ gị bụ;
5Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ, bụ ndị ike ha nwere dị na gị,
6Mgbe ha na-esite na Ndagwurugwu Baka na-agafe,
7Ike ha na-abawanye abawanye,
8O Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, nụrụ ekpere m.
9Lekwasị anya nʼọta anyị, O Chineke,
10Otu mkpụrụ ụbọchị a nọrọ nʼime ogige gị,
11Onyenwe anyị Chineke bụ anyanwụ84:11 Aịz 60:19,20; Mkp 21:23 na ọta;
12O Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,