1O Onyenwe anyị Onyenwe anyị,
2Site nʼotuto8:2 Mat 21:16 ụmụntakịrị na ụmụ na-aṅụ ara,
3Mgbe ọbụla m lere anya na mbara eluigwe,
4gịnị ka mmadụ bụ i ji na-eche banyere ha?
5I mere ka ha8:5 Maọbụ, ya dị ala nwantakịrị nʼebe ndị mmụọ ozi8:5 Maọbụ, Chineke nọ,
6I mekwaala ya ka ọ bụrụ onyeisi nke ihe niile i kere eke,
7Ọ na-achị igwe ewu na atụrụ, na ehi,
8na nnụnụ niile,
9O Onyenwe anyị, Onyenwe anyị,