We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 9

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 8 Abụ Ọma Abụ Ọma 10 →

1O Onyenwe anyị, aga m esite nʼala ala obi m too gị,

2Obi ga-atọ m ụtọ; obi m ga-ejupụta nʼọṅụ nʼihi gị,

3Ndị iro m na-alaghachi azụ,

4I kpeela ikpe m nʼụzọ ziri ezi,

5I baarala mba niile mba ma laa ndị ajọ omume nʼiyi,

6Mbibi nke na-enweghị ọgwụgwụ adakwasịla ndị iro m,

7Onyenwe anyị bụ eze ruo mgbe ebighị ebi.

8Ọ ga-eji ezi omume kpee mba niile ikpe;

9Onyenwe anyị bụ ebe mgbaba nye ndị niile a na-emegbu emegbu.

10Onyenwe anyị, ndị niile maara aha gị ga-atụkwasị gị obi,

11Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ otuto, bụ onye nọ nʼocheeze ya na Zayọn.

12Nʼihi na onye ahụ na-abọrọ ndị e gburu egbu ọbọ anaghị echefu ihe;

13O Onyenwe anyị, lee ka ndị iro m si akpagbu m!

14ka m nwee ike ikwusa banyere otuto gị

15Ndị mba niile adabala nʼime olulu ahụ ha gwuru;

16Ihe e ji mara Onyenwe anyị bụ ikpe ya ziri ezi;

17Ndị niile na-eme ajọ omume na-alaghachi nʼili;

18Ma ọ bụghị ruo mgbe ebighị ebi ka a ga-echefu ndị nọ na mkpa;

19O Onyenwe anyị, bilie! Ekwela ka mmadụ nwee mmeri ọbụla nʼebe ị nọ;

20O Onyenwe anyị! Mee ka ha maa jijiji nʼoke egwu;

← Abụ Ọma 8 Abụ Ọma Abụ Ọma 10 →