1Onyenwe anyị Chineke m, nʼime gị ka m gbabara;
2ma ọ bụ ha adọkaa m dịka ọdụm,
3O Onyenwe anyị Chineke m, ọ bụrụ na m mere ihe dị otu a;
4Ọ bụrụ na m jiri ihe ọjọọ kwụghachi onye mụ na ya nọ nʼudo ụgwọ,
5Mgbe ahụ, ka onye iro m chụọ m ọsọ, jide m;
6Bilie, Onyenwe anyị, nʼiwe gị,
7Ka nzukọ niile chịkọtara onwe ha ọnụ gbaa gị gburugburu,
8Ka Onyenwe anyị kpee ụmụ mmadụ niile ikpe.
9O Chineke onye ezi omume,
10Chineke nke kachasị ihe niile elu, bụ ọta7:10 Maọbụ, Onyenwe m m,
11Chineke bụ onye na-ekpe ikpe ziri ezi,
12Ọ bụrụ na onye ahụ echegharịghị,
13Ọ kwadoola ngwa agha niile nke ọnwụ;
14Onye ọbụla dị ime ajọ ihe,7:14 Nʼoge ochie, ndị agha izipụta echiche ime ajọ ihe ha, na-eji ihe na-aghọrọ ọkụ ọsịịsọ, techie nʼọnụ àkụ ha, mụnye ha ọkụ, tụnye ha nʼelu ụlọ ndị iro ha, i gbaa ha ọkụ.
15Ma onye ahụ na-egwu olulu na-adaba
16Nsogbu ahụ ọ kpaliri na-abịakwasị ya
17Aga m enye Onyenwe anyị ekele nʼihi ezi omume ya,