1I kwesiri otuto, O Chineke, nʼime Zayọn;
2O gị onye na-anụ ekpere,
3Mgbe mmehie na-anyịgbu anyị,
4Ngọzị na-adịrị ndị ahụ ị họpụtara,
5O Chineke, Onye nzọpụta anyị,
6onye ji ike ya kpụọ ugwu niile,
7onye mere ka ụda olu oke osimiri niile
8Ụwa niile jupụtara nʼịtụnanya nʼihi ọrụ ebube gị niile,
9Ị na-elekọta ala na-agba ya mmiri;
10Ị na-eme ka mmiri jupụta nʼala a kọrọ akọ mee ka elu aja a kọrọ akọ dị larịị;
11Ị na-eji owuwe ihe ubi bara ụba kpukwasị afọ ọbụla dịka okpueze,
12Ala ebe ahịhịa na-epu nʼọzara na-ejupụta nʼahịhịa ndụ,
13E were igwe anụ ụlọ kpuchie nʼelu ala niile ebe ahịhịa dị ndụ puru,