1O Chineke, ị bụ Chineke m,
2Ahụla m gị nʼụlọnsọ gị,
3Nʼihi na ịhụnanya gị dị mma karịa ndụ,
4Ogologo ụbọchị m niile ka m ga-eto gị,
5Mkpụrụobi m ga-enwe afọ ojuju dịka onye ji ezi nri rijuo afọ;
6Nʼelu ihe ndina m, ana m echeta gị,
7Nʼihi na ị bụ onye inyeaka m,
8Mkpụrụobi m na-arapara gị nʼahụ;
9A ga-ala ndị na-achọ ndụ m nʼiyi;
10A ga-eji mma agha laa ha nʼiyi,
11Ma eze ga-aṅụrị ọṅụ nʼime Chineke;