We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 62

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 61 Abụ Ọma Abụ Ọma 63 →

1Ọ bụ naanị nʼime Chineke ka mkpụrụobi m na-achọta izuike.

2Naanị ya bụ oke nkume m na nzọpụta m;

3Ruo ole mgbe ka unu ga-anọgide na-ebuso agha megide nwoke a?

4Ha ekpebiela

5O mkpụrụobi m, chọta ezumike naanị nʼime Chineke;

6Naanị ya bụ oke nkume m, na onye nzọpụta m.

7Nzọpụta m na nsọpụrụ m dabeere na Chineke,62:7 Maọbụ, Chineke nke kachasị ihe niile elu, bụ nzọpụta m na ugwu m

8Tụkwasịnụ ya obi mgbe niile, unu ndị mmadụ;

9Ndị nta nʼetiti ụmụ mmadụ bụ naanị otu nkuume,

10Unu atụkwasịla obi unu nʼiji aka ike kpata ego,

11Chineke ekwuola otu ihe,

12na gị, Onyenwe anyị, jupụtara nʼịhụnanya.

← Abụ Ọma 61 Abụ Ọma Abụ Ọma 63 →