1O Chineke, ị jụla anyị, ị tịwawo anyị nʼike;
2I meela ka ala a maa jijiji, ị dọwakwala ya;
3I meela ka ndị gị gabiga ọnọdụ ihe isi ike;
4Ma nye ndị na-atụ egwu gị, i weliela otu ọkọlọtọ
5Were aka nri gị zọpụta anyị ma nyere anyị aka,
6Chineke esitela nʼịdị nsọ ya kwuo, sị,
7Gilead bụ nke m,60:7 Gilead, bụ ala ndị dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ obodo ahụ. Jos 13:24-32 otu a kwa, Manase bụkwa nke m;60:7 Manase, bụkwa ala ndị dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ obodo ahụ. Jos 13:24-32
8Moab bụ efere ịkwọ aka m,
9Onye ga-akpọrọ m gaa nʼobodo e wusiri ike?
10Ọ bụghị gị, O Chineke? Gị onye jụrụ anyị,
11Nyere anyị aka ka anyị pụọ nʼaka ndị iro,
12Site na Chineke, anyị ga-enwe mmeri,