We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 59

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 58 Abụ Ọma Abụ Ọma 60 →

1O Chineke, site nʼaka ndị iro m gbapụta m,

2Gbapụta m site nʼaka ndị na-eme ajọ ihe,

3Lee ka ha siri zoo onwe ha nʼihi ịnapụ m ndụ!

4Mgbe ọ na-adịghị ihe ọjọọ m mere, ma lee ha dị njikere imegide m.

5Gị, Onyenwe anyị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile,

6Nʼanyasị, ha na-alaghachi,

7Lee ihe ha si nʼọnụ ha na-aghụpụta,

8Ma gị Onyenwe anyị, na-achị ha ọchị;

9O, gị onye bụ ike m, ana m ele anya gị;

10Chineke m, onye m tụkwasịrị obi.

11O Onyenwe anyị na ọta anyị, egbukwala ha,

12Ka e jide ha nʼime nganga ha,

13jiri iwe ọkụ repịa ha,

14Nʼanyasị ha na-alaghachi;

15Ha na-awagharị na-achọ nri,

16Ma aga m abụ abụ banyere ike gị,

17O, gị onye bụ ike m, ana m abụku gị abụ otuto;

← Abụ Ọma 58 Abụ Ọma Abụ Ọma 60 →