We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 56

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 55 Abụ Ọma Abụ Ọma 57 →

1O Chineke, meere m ebere,

2Ogologo ụbọchị niile ndị iro m na-achụso m;

3Ma mgbe ụjọ na-atụ m, ọ bụ na gị ka m na-atụkwasị obi m.

4Nʼime Chineke onye m na-eto okwu ya,

5Ogologo ụbọchị niile, ha na-asụgharị okwu m kwuru isi;

6Ha na-agba izu nzuzo na-ezokwa onwe ha,

7Nʼihi ajọ omume ha, ekwekwala ka ha gbapụ;

8Depụta akwa arịrị m;

9Mgbe m ga-akpọku gị maka enyemaka,

10Nʼime Chineke, onye m na-eto okwu ya,

11nʼime Chineke ka m na-atụkwasị obi; ụjọ agaghị atụ m.

12O Chineke m, nʼisi m ka nkwa niile m kwere gị dị;

13Nʼihi na ị zọpụtala m site nʼọnwụ,

← Abụ Ọma 55 Abụ Ọma Abụ Ọma 57 →