We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 57

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 56 Abụ Ọma Abụ Ọma 58 →

1Meere m ebere, O Chineke, meere m ebere,

2Aga m akpọku Chineke nke kachasị ihe niile elu,

3Ọ na-esite nʼeluigwe zidata inyeaka ma zọpụta m

4Anọ m nʼetiti ọtụtụ ọdụm;

5O Chineke, ka e bulie gị elu karịa eluigwe niile;

6Ha gbasaara ụkwụ m ụgbụ,

7Obi m dị njikere, o Chineke,

8Teta nʼụra mkpụrụobi m!

9O Onyenwe anyị, aga m eto gị nʼetiti mba niile;

10Nʼihi na ịhụnanya gị dị ukwuu na-eru na mbara eluigwe;

11O Chineke, ka e bulie gị elu karịa eluigwe;

← Abụ Ọma 56 Abụ Ọma Abụ Ọma 58 →