We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 55

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 54 Abụ Ọma Abụ Ọma 56 →

1O Chineke, nụrụ ekpere m,

2ṅaa m ntị, zaakwa m.

3nʼihi ihe onye iro m na-ekwu,

4Obi m nọ nʼọnọdụ oke ihe mgbu nʼime m;

5Ịtụ egwu na ahụ ịma jijiji abịakwasịkwala m;

6Agwara m onwe m okwu sị, “A sịkwarị na m nwere nku dịka nduru!

7Agaara m efelaga ebe dị anya,

8Agaara m eme ngwangwa gaa nʼebe mgbaba m,

9O Onyenwe anyị, gbagwojuo ndị ajọ omume anya, mee ka ha ghara ịghọta ihe ibe ha na-ekwu,

10Ehihie na abalị, ha na-ejegharị nʼelu mgbidi ya;

11A na-ahụta akaọrụ ihe ịla nʼiyi nʼime obodo;

12A sị na ọ bụ onye iro ji m eme ihe ọchị,

13Maọbụ gị, nwoke dịka m,

14onye mụ na ya na-enwe mmekọrịta dị ụtọ na mbụ,

15Ka ọnwụ bịakwasị ndị iro m na mberede;

16Ma akpọkuru m Chineke,

17Nʼụtụtụ, ma nʼehihie, ma nʼabalị,

18Ọ na-agbapụta m, mee ka m ghara imerụ ahụ,

19Chineke, onye nọkwasịrị nʼocheeze ya ruo mgbe ebighị ebi,

20Onye mụ na ya dị na mma na-emegide ndị enyi ya,

21Okwu ọnụ ya dị mụrụmụrụ55:21 Ya bụ, okwu ire ụtọ ka bọta,

22Tụkwasị Onyenwe anyị mkpa gị niile,

23Ma gị, O Chineke, ga-adọtu ndị ajọ omume

← Abụ Ọma 54 Abụ Ọma Abụ Ọma 56 →