We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 54

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 53 Abụ Ọma Abụ Ọma 55 →

1O Chineke, jiri aha gị zọpụta m;

2O Chineke, nụrụ ekpere m;

3Ndị m na-amaghị na-ebuso m agha;

4Nʼezie, Chineke bụ onye inyeaka m;

5Mee ka ihe ọjọọ lọghachikwute ndị na-ekwulu m;

6Aga m eji onyinye afọ ofufu chụọrọ gị aja;

7Nʼihi na ọ gbapụtala m site na nsogbu m niile,

← Abụ Ọma 53 Abụ Ọma Abụ Ọma 55 →