1Onye nzuzu na-asị nʼime obi ya,
2Chineke sitere nʼeluigwe
3Onye ọbụla, nʼotu nʼotu ewezugala onwe ha, ha niile abụrụla ndị ajọ omume riri ahụ;
4Ndị niile na-eme ajọ ihe, ha amaghị ihe?
5Ma nʼebe ahụ ka ha nọ, nʼọnọdụ oke egwu,
6O, a sịkwarị na nzọpụta Izrel ga-esi na Zayọn pụta!