We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 52

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 51 Abụ Ọma Abụ Ọma 53 →

1Gịnị mere i ji na-anya isi nʼihe ọjọọ, gị nwoke dị ike?

2Ire gị na-atụ atụmatụ ịla nʼiyi;

3Ị hụrụ ihe ọjọọ nʼanya karịa ihe ọma,

4O onye ire aghụghọ!

5Nʼezie, Chineke ga-akwatu gị ruo mgbe ebighị ebi.

6Ndị ezi omume ga-ahụ ya tụkwaa egwu;

7“Ugbu a, lee nwoke ahụ,

8Ma adị m ka osisi oliv,

9Aga m eto gị ruo mgbe niile ebighị ebi nʼihi ihe i mere;

← Abụ Ọma 51 Abụ Ọma Abụ Ọma 53 →