We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 51

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 50 Abụ Ọma Abụ Ọma 52 →

1O Chineke, meere m ebere,

2Sachapụ mmehie m niile,51:2 Aịz 43:25; Aịz 44:22; Kọl 2:14.

3Nʼihi na amaara m njehie m niile,

4Ọ bụkwa naanị gị ka m mehiere megide,

5Nʼezie, onye mmehie ka m bụ site nʼoge amụrụ m;

6Nʼezie, ị na-achọ eziokwu nʼakụkụ niile zoro ezo;

7Were hisọp51:7 Nʼoge mmemme idebe ihe ọcha, ọ bụ ahịhịa hisọp ka a na-eji efesa ọbara. sachaa m, aga m adị ọcha;

8Mee ka m nụrụ olu obi ụtọ na ọṅụ;

9Zopu ihu gị nʼebe mmehie m niile dị,

10Kee obi dị ọcha nʼime m, O Chineke,

11Achụpụla m nʼihu gị,

12Nyeghachikwa m ọṅụ nke nzọpụta gị,

13Mgbe ahụ, aga m enwe ike izi ndị njehie ụzọ gị,

14O Chineke, zọpụta m site nʼikpe ọmụma nke mwụfu ọbara,

15O, Onyenwe m, meghee ọnụ m,

16Ị naghị enwe mmasị nʼaja, ma ọ bụghị ya, agaara m eweta ya.

17Aja Chineke chọrọ bụ mmụọ tiwara etiwa,

18Ka ọ masị gị inye Zayọn ọganihu;

19Mgbe ahụ, a ga-enwe ezi aja,

← Abụ Ọma 50 Abụ Ọma Abụ Ọma 52 →