We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 5

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 4 Abụ Ọma Abụ Ọma 6 →

1Onyenwe anyị, biko, nụrụ ekpere m

2Geekwa ntị nʼakwa arịrịọ m,

3Ụtụtụ ụbọchị niile, O Onyenwe anyị, ị ga-anụ olu m;

4Ị bụ Chineke, onye ihe ọjọọ ọbụla anaghị atọ ụtọ;

5Ndị mpako agaghị eguzo

6Ị ga-ala ndị niile na-agha ụgha nʼiyi;

7Ma mụ onwe m, aga m abata nʼime ụlọ gị,

8Onyenwe anyị, biko, duo m nʼime ezi omume gị

9Obi ha jupụtara nʼechiche ịla nʼiyi,

10Maa ha ikpe, Chineke.

11Ma mee ka onye ọbụla na-agbaba nʼime gị ṅụrịa;

12Nʼezie, O Onyenwe anyị, ị na-agọzi onye ezi omume.

← Abụ Ọma 4 Abụ Ọma Abụ Ọma 6 →