1Zaa m mgbe m na-akpọku gị
2Unu ụmụ mmadụ, ruo ole mgbe ka unu ga-atụgharịa ebube m, mee ka ọ bụrụ ihe ihere?
3Matanụ nke ọma na Onyenwe anyị ahọpụtala ndị ezi omume nye onwe ya;
4Maanụ jijiji, unu emehiekwala;
5Tụkwasịnụ Onyenwe anyị obi unu,
6Ọtụtụ ndị mmadụ na-ajụ, “Onye pụrụ imere anyị ihe ọma?”
7Were ọṅụ mejupụta obi m
8Aga m edina ala ma rahụ ụra nʼudo,