1O Onyenwe anyị, ọnụọgụgụ ndị iro m dị ọtụtụ.
2Ọtụtụ nʼime ha na-ekwu banyere m sị,
3Ma gị, Onyenwe anyị bụ ọta na-ekpuchi m;
4Etikuru m Onyenwe anyị mkpu akwa,
5Edinara m ala, hie ụra,
6A sịkwa na iri puku kwụrụ puku ndị iro agbaa m gburugburu,
7Bilie Onyenwe anyị!
8Nʼihi na nzọpụta na-esite nʼebe Onyenwe anyị nọ na-abịa.