We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 2

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 1 Abụ Ọma Abụ Ọma 3 →

1Gịnị mere mba niile ji agba izu nzuzo?2:1 Ya bụ, ịgbakọta nʼihi izu ọjọọ

2Ndị eze nke ụwa na-eguzokwa onwe ha,

3Ha na-asị, “Ka anyị tijie mkpọrọ igwe niile ha kere anyị

4Onye na-anọdụ nʼeluigwe na-achị ọchị.

5Mgbe ahụ, ọ na-eji iwe baara ha mba

6“Mụ onwe m eguzobela m eze m

7Aga m ekwusa iwu Onyenwe anyị:

8Rịọọ m,

9Ị ga-eji mkpara igwe chịa ha,

10Nʼihi nke a, unu ndị eze, bụrụnụ ndị nwere uche;

11Jirinụ ịtụ egwu fee Onyenwe anyị ofufe;

12Sutukwanụ Ọkpara ahụ ọnụ ka iwe ghara iwe ya,

← Abụ Ọma 1 Abụ Ọma Abụ Ọma 3 →