We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 1

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

Abụ Ọma Abụ Ọma 2 →

1Onye ihe na-agara nke ọma ka mmadụ ahụ bụ,

2Kama ihe na-atọ ya ụtọ bụ ime ihe niile dị nʼiwu Onyenwe anyị.

3Ọ dị ka osisi a kụrụ nʼakụkụ iyi,

4Ma ndị ajọ omume adịghị otu a.

5Ya mere, ndị ajọ omume agaghị eguzosi ike nʼụbọchị ikpe;

6Nʼihi na Onyenwe anyị na-eche ụzọ ndị ezi omume nche.

Abụ Ọma Abụ Ọma 2 →