We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 48

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 47 Abụ Ọma Abụ Ọma 49 →

1Onyenwe anyị dị ukwuu, bụrụkwa onye kwesiri ịnata otuto,

2Ọ mara mma nʼịdị elu ya,

3Chineke nọ nʼime ebe ya e wusiri ike;

4Mgbe ndị eze jikọtara ndị agha ha ọnụ,

5ihe ha hụrụ juru ha anya;

6Ahụ ọma jijiji bidoro ha nʼebe ahụ,

7Ị lara ha nʼiyi dịka oke ifufe si nʼọwụwa anyanwụ

8Dịka anyị nụrụ,

9O Chineke, nʼime ụlọnsọ ukwuu gị,

10O Chineke, dịka aha gị,

11Ugwu Zayọn na-aṅụrị ọṅụ,

12Gaanụ Zayọn gburugburu, Jegharịa ya gburugburu,

13Lezienụ mgbidi ya niile anya,

14Nʼihi na Chineke a, bụ Chineke anyị ruo mgbe niile ebighị ebi,

← Abụ Ọma 47 Abụ Ọma Abụ Ọma 49 →