1Nụrụnụ nke a, unu mmadụ niile!
2ma ndị dị ala ma ndị dị elu,49:2 E nwekwara ike gụọ ya otu a, ma ụmụ mmadụ ma ụmụ nwoke.
3Aga m ekwu okwu amamihe,
4Aga m aṅa ntị nye ilu,
5Nʼihi gịnị ka m ga-eji tụọ egwu mgbe ụbọchị ọjọọ bịara,
6ndị na-atụkwasị obi nʼakụnụba ha
7O nweghị onye pụrụ ịgbapụta ndụ onye ọzọ,
8nʼihi na ụgwọ e ji agbara ndụ dị oke ọnụ,
9nke ga-eme ka mmadụ dịrị ndụ ruo ebighị ebi,
10Nʼihi na mmadụ niile na-ahụ na ndị amamihe na-anwụ,
11Ili ha na-aghọ ụlọ ha ruo ebighị ebi,
12Ma mmadụ, nʼagbanyeghị akụnụba ya, aghaghị ịnwụ,
13Nke a bụ ihe na-adakwasị ndị na-atụkwasị obi nʼonwe ha,
14Dịka atụrụ, ọ bụ ala mmụọ ka a kwadooro ha,
15Ma Chineke ga-agbapụta ndụ m site nʼili,49:15 Hos 13:4; Mak 16:6-7
16Amala jijiji mgbe mmadụ na-aba oke ụba,
17nʼihi na ọ ga-agba aka laa ma ọ nwụọ,
18Nʼagbanyeghị na ọ gụrụ onwe ya dịka onye a gọziri agọzi mgbe ọ dị ndụ,
19ọ ga-eso ọgbọ ndị nna nna ya
20Ndị bara ụba nke na-enweghị nghọta