We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 46

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 45 Abụ Ọma Abụ Ọma 47 →

1Chineke bụ ebe mgbaba anyị, na ike anyị,

2Nʼihi ya, anyị agaghị atụ egwu, ọ bụladị mgbe ụwa niile na-emebi,

3Nʼagbanyeghị na mmiri ya na-agba aghara, na-asụkwa ụfụfụ,

4Otu iyi dị nke na-asọbata na-eweta ọṅụ nʼime obodo Chineke,

5Chineke bi nʼime ya, ọ gaghị ada;

6Mba niile na-agba aghara, alaeze niile na-adakwa;

7Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile nọnyere anyị;

8Bịa, hụrụ ihe ebube niile Onyenwe anyị mere,

9Ọ na-eme ka agha kwụsị

10Ọ na-asị, “Nọọnụ juu! Maranụ na mụ onwe m bụ Chineke!

11Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile nọnyere anyị;

← Abụ Ọma 45 Abụ Ọma Abụ Ọma 47 →