1O Chineke, anyị anụla;
2I ji aka gị chụpụ ndị mba ọzọ,
3Ọ bụghị site na mma agha ha ka ha ji merie nweta ala a,
4Ị bụ eze m na Chineke m,
5Nʼihi ọ bụ naanị site nʼike gị, ya na aha gị,
6Atụkwasịghị m obi m nʼụta m,
7ma i na-enye anyị mmeri nʼebe ndị iro anyị nọ,
8Nʼime Chineke ka ịnya isi anyị dị ogologo ụbọchị niile,
9Ma ugbu a, ị jụla anyị ma weda anyị nʼala;
10I mere ka anyị site nʼihu ndị iro anyị gbalaga,
11Ị gbakụtara anyị azụ ka e ripịa anyị dịka atụrụ,
12I rere ndị gị ọnụ ala,
13I meela ka anyị bụrụ nkọcha nye ndị agbataobi anyị,
14I meela anyị ka anyị bụrụ ihe ịmaatụ ọchị nʼetiti mba niile,
15Ogologo ụbọchị niile, ihere m dị m nʼihu,
16mgbe ndị nkwulu na ndị nkọcha na-eji m eme ihe ọchị,
17Ọ bụ ezie na ihe ndị a adakwasịla anyị,
18Obi anyị ahapụbeghị gị!
19Ma i gwepịara anyị mee ka anyị bụrụ ebe nkịta ọhịa na-akpagharị,
20Ọ bụrụ na anyị chefuru aha Chineke anyị,
21ọ bụ na Chineke agaraghị achọpụta ya,
22Ọ bụ nʼihi gị ka anyị na ọnwụ ji agba mgba, ogologo ụbọchị niile.
23O, Onyenwe m teta! Gịnị mere i ji arahụ ụra?
24Gịnị mere i ji ezopụ ihu gị,
25E tidala anyị nʼala, nʼuzuzu,
26Bilie ma nyere anyị aka;