1O Chineke, kpepụta m,
2Ị bụ Chineke, ebe m e wusiri ike.
3Zipụ ìhè gị na eziokwu gị,
4Mgbe ahụ, aga m aga nʼebe ịchụ aja Chineke,
5O mkpụrụobi m, gịnị mere i ji daa mba?
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib
1O Chineke, kpepụta m,
2Ị bụ Chineke, ebe m e wusiri ike.
3Zipụ ìhè gị na eziokwu gị,
4Mgbe ahụ, aga m aga nʼebe ịchụ aja Chineke,
5O mkpụrụobi m, gịnị mere i ji daa mba?