1Dịka agụụ ịṅụ mmiri si na-agụ nne ele,
2Akpịrị nke ihe banyere Chineke, bụ Chineke ahụ dị ndụ, na-akpọ m nkụ.
3Anya mmiri m aghọọlara m ihe oriri
4Ihe ndị a ka m na-echeta
5O mkpụrụobi m, gịnị mere i ji daa mba?
6Mkpụrụobi m na-ada mba nʼime m;
7Ogbu mmiri na-akpọku ogbu mmiri
8Nʼehihie, Onyenwe anyị na-awụkwasị m ịhụnanya ya,
9Ana m asị Chineke, oke nkume m,
10Ọkpụkpụ m na-agabiga oke ihe mgbu,
11O mkpụrụobi m, gịnị mere i ji daa mba?