We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 41

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 40 Abụ Ọma Abụ Ọma 42 →

1Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ ndị nwere uche na-eleta ndị ogbenye;

2Onyenwe anyị ga-echebe ha, debekwa ha ndụ;

3Onyenwe anyị na-elekọta ha mgbe ahụ na-esighị ha ike,

4Ekwuru m sị, “O Onyenwe anyị, meere m ebere;

5Ndị iro m na-esite nʼiro ha ekwu okwu megide m

6Mgbe otu nʼime ha bịara ịhụ m,

7Ndị niile kpọrọ m asị na-agbarịta izu megide m;

8“Ọrịa ọjọọ adakwasịla ya;

9Ọ bụladị ezigbo enyi m,

10Ma gị, O Onyenwe anyị, meere m ebere,

11Amaara m na ihe banyere m na-atọ gị ụtọ nʼobi,

12Nʼihi ikwesi ntụkwasị obi m, ị na-akwagide m,

13Otuto dịrị Onyenwe anyị, Chineke nke Izrel,

← Abụ Ọma 40 Abụ Ọma Abụ Ọma 42 →