1Eji m ndidi chere Onyenwe anyị,
2O sitere nʼolulu na-amị amị,
3O tinyere abụ ọhụrụ nʼọnụ m,
4Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ,
5O Onyenwe anyị Chineke m,
6Aja na onyinye40:6 1Sa 15:22; Abụ 51:16-17; Aịz 1:11; Jer 7:22-23; Mai 6:6-8; Hib 10:5-9 abụghị ihe ị chọrọ
7Mgbe ahụ, ekwuru m sị, “Lee m, abịala m,
8O Chineke m, ọ bụ ọchịchọ m ime ihe ị na-achọ,
9Ana m anọ nʼetiti ọgbakọ ukwuu na-ekwusa ihe ziri ezi;
10Ekpuchighị m ezi omume gị nʼime obi m,
11O Onyenwe anyị, ezonarịla m ebere gị,
12Nʼihi na ọtụtụ nsogbu a na-apụghị ịgụta ọnụ gbara m gburugburu;
13O Onyenwe anyị, ya masị gị ịzọpụta m;
14Ka ndị niile na-achọ ịnapụ m ndụ m,
15Ka ndị ahụ na-asị m,
16Ma ka ndị niile na-achọ gị
17Ma mụ onwe m bụ m ogbenye na onye nọ na mkpa;