1Asịrị m, “Aga m elezi anya nʼụzọ m niile
2Ma mgbe m mechiri ọnụ m ma nọrọ duu,
3Obi m kporo ọkụ nʼime m,
4“O Onyenwe anyị, gosi m ọgwụgwụ nke ndụ m
5I meela ka ụbọchị m niile bụrụ naanị ihe dị nta;
6“Nʼezie onye ọbụla na-ejegharị dịka onyinyo
7“Ma ugbu a, Onyenwe m, gịnị ka m na-ele anya ya?
8Zọpụta m site na mmehie m niile;
9Agbachiri m nkịtị, ajụrụ m ikwu okwu,
10Kwụsị iti m ihe;
11Ị na-abara ndị mmadụ mba ma na-ata ha ahụhụ nʼihi mmehie ha;
12“O Onyenwe anyị, nụrụ ekpere m,
13Lepụ anya na-ebe m nọ, ka m nwee ike kporie ndụ ọzọ,