We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 36

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 35 Abụ Ọma Abụ Ọma 37 →

1E nwere m ozi dị nʼime obi nke sitere nʼaka Chineke

2Nʼihi ha na-agwarịta onwe ha okwu ire ụtọ nʼanya ha onwe ha,

3Okwu ọnụ ha niile bụ ihe ọjọọ na aghụghọ;

4Ọ bụladị mgbe ha nọ nʼelu ihe ndina ha, ha na-eche echiche ajọ ihe;

5O Onyenwe anyị, ịhụnanya gị na-eru mbara eluigwe,

6Ezi omume gị dịka ugwu dị ukwuu,

7Lee ka ịhụnanya gị nke na-adịghị agwụ agwụ si dị oke ọnụahịa, O Chineke!

8Ha na-eri oriri site nʼịba ụba nke ụlọakụ gị;

9Nʼihi na mmiri na-enye ndụ dị na gị;

10Mee ka ịhụnanya gị na-adịgidere ndị maara gị,

11Ekwela ka ndị mpako a zọọ m ụkwụ nʼisi,

12Lee ka ndị na-eme ajọ ihe si daa nʼala,

← Abụ Ọma 35 Abụ Ọma Abụ Ọma 37 →