We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 35

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 34 Abụ Ọma Abụ Ọma 36 →

1O Onyenwe anyị, lụso ha ọgụ bụ ndị na-alụso m ọgụ;

2Yikwasị uwe agha gị, werekwa ọta gị;

3Sepụta ùbe gị na anyụike agha gị;

4Mee ka ihere mee

5Ka ha dịka igbugbo ọka mgbe oke ifufe na-efe,

6Mee ka ụzọ ha gbaa ọchịchịrị, bụrụkwa ebe na-amị amị;

7Ọ bụ ezie na ọ dịghị ihe ọjọọ ọbụla m mere ha,

8Ka mbibi bịakwasị ha na mberede,

9Mgbe ahụ, mkpụrụobi m ga-aṅụrị ọṅụ na Onyenwe anyị,

10Ihe niile dị nʼime m ga-eti mkpu sị,

11Ndị akaebe, ndị kwara obi nʼazụ na-apụkwute m;

12Ana m emere ha ihe ọma, ma ha na-akwụghachi m ihe ọjọọ.

13Mgbe ha na-arịa ọrịa, eyiri m akwa mkpe,

14ejegharịrị m nʼọnọdụ iru ụjụ,

15Ma mgbe m dahiere, ha zukọtara na-aṅụrị ọṅụ;

16Dịka ndị ajọ omume, ha na-akwa m emo nʼiwe,

17O Onyenwe anyị, ọ bụ ruo ole mgbe ka ị ga-anọ na-ele ihe na-eme?

18Aga m enye gị ekele nʼihu ọha mmadụ dị ukwuu,

19Ekwekwala ka ndị ahụ bụ ndị iro m,

20Nʼihi na ọ bụghị okwu udo ka ha na-ekwu,

21Nʼiju anya, ha na-ele m anya na-eti mkpu na-asị,

22O Onyenwe anyị, ị hụla nke a, agbakwala nkịtị;

23Teta, bilie bụụrụ m onye mkpepụta m.

24O Onyenwe anyị Chineke m, kpepụta m nʼihi ezi omume gị;

25Ekwekwala ka ha sị, “Ahaa, ọ dị ka anyị tụrụ anya ya!”

26Mee ka ihere na ọgbaaghara

27Ka ndị niile mkpepụta m dị mma

28Ire m ga-ekwu banyere ezi omume gị

← Abụ Ọma 34 Abụ Ọma Abụ Ọma 36 →