We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 33

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 32 Abụ Ọma Abụ Ọma 34 →

1Tienụ mkpu ọṅụ nye Onyenwe anyị, unu ndị ezi omume;

2Werenụ ụbọ akwara too Onyenwe anyị;

3Bụkuonụ ya abụ ọhụrụ;

4Nʼihi na okwu Onyenwe anyị niile ziri ezi bụrụkwa eziokwu;

5Onyenwe anyị na-ahụ ezi omume na ikpe ziri ezi nʼanya;

6Ọ bụ site nʼokwu ọnụ Onyenwe anyị ka e ji kee eluigwe niile,

7Ọ bụ ya kekwara osimiri niile chịkọta ha nʼotu ebe,

8Ka ụwa niile tụọ Onyenwe anyị egwu;

9Nʼihi na o kwuru okwu, okwu ahụ mezukwara;

10Onyenwe anyị na-emebi atụmatụ mba niile;

11Atụmatụ Onyenwe anyị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi,

12Mba a gọziri agọzi ka mba ahụ bụ, bụ ndị Chineke bụ Onyenwe anyị ha;

13Onyenwe anyị si nʼeluigwe na-ele ndị mmadụ bi nʼụwa anya.

14O sitere nʼebe obibi ya na-ele

15Ebe ọ bụ ya kpụrụ obi mmadụ niile nʼotu na otu;

16Ọnụọgụgụ ndị agha eze apụghị ịzọpụta ya;

17Ịnyịnya agha ezukwaghị iwetara ndị na-agba ha mmeri nʼagha.

18Ma Onyenwe anyị ji anya ya na-eche ndị niile na-atụ ya egwu nche,

19Ọ ga-anapụta ha site nʼaka ọnwụ.

20Anyị ji olileanya eche Onyenwe anyị;

21Obi anyị na-aṅụrị ọṅụ nʼime ya;

22O Onyenwe anyị, ka ịhụnanya gị na-adịgidere anyị,

← Abụ Ọma 32 Abụ Ọma Abụ Ọma 34 →