We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 32

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 31 Abụ Ọma Abụ Ọma 33 →

1Onye a gọziri agọzi ka mmadụ ahụ bụ,

2Ngọzị na-adịrị nwoke ahụ,

3Mgbe m gbachiri nkịtị,

4Ehihie niile na abalị niile,

5Mgbe ahụ, ekwupụtara m mmehie m niile nʼihu gị,

6Ya mere, ka ndị niile bụ ndị ezi omume kpọkuo gị nʼekpere

7Gị onwe gị bụụrụ m ebe nzuzo;

8Aga m eme ka ị nwee uche, zikwa gị ụzọ i kwesiri ịgbaso;

9Adịkwala ka ịnyịnya maọbụ ịnyịnya ibu

10Ọtụtụ ihe mgbu na-abịakwasị ndị na-eme ihe ọjọọ,

11Ṅụrianụ ọṅụ nʼime Onyenwe anyị, nweekwanụ obi ụtọ, unu ndị ezi omume;

← Abụ Ọma 31 Abụ Ọma Abụ Ọma 33 →