We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 31

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 30 Abụ Ọma Abụ Ọma 32 →

1Onyenwe anyị, nʼime gị, ka m gbabara izere ndụ;

2Tọọ ntị gị nʼala nụrụ olu m,

3Ebe ị bụ oke nkume m na ebe mgbaba m e wusiri ike,

4Napụta m site nʼọnya nke e zobere nʼihi m,

5Nʼaka gị ka m na-enyefe mmụọ m;

6Akpọrọ m ha asị bụ ndị niile na-efe chi mba ọzọ ndị na-abaghị uru;

7Aga m enwe obi ụtọ ma ṅụrịkwaa ọṅụ nʼime ịhụnanya gị,

8I wereghị m nyefee nʼaka ndị iro m,

9O Onyenwe anyị, meere m amara nʼọnọdụ ihe mgbu m.

10Iru ụjụ eriela m ahụ;

11Nʼihi ndị iro m niile;

12Aghọọla m onye e chefuru echefu, dị ka a ga-asị na m nwụrụ anwụ.

13Anụla m nkwulu ha megide m;

14Ma ana m atụkwasị gị obi Onyenwe anyị.

15Oge m niile dị gị nʼaka.

16Mee ka amara gị mụkwasị ohu gị dịka anyanwụ;

17O Onyenwe anyị, ekwela ka ihere mee m,

18Ka ọnụ ahụ ha ji ekwu okwu ụgha mechie kpamkpam;

19Lee ka ịdị mma gị si baa ụba,

20I na-ezobe ha nʼebe nzuzo gị

21Otuto dịrị Onyenwe anyị

22Akụjara m, kwuo okwu nʼụjọ sị,

23Hụnụ Onyenwe anyị nʼanya, unu ndị ya niile kwesiri ntụkwasị obi,

24Ya mere, dịrịnụ ike, ka obi siekwa unu ike,

← Abụ Ọma 30 Abụ Ọma Abụ Ọma 32 →