1Aga m eto gị, O Onyenwe anyị,
2O Onyenwe anyị Chineke m, akpọkuru m gị, ka i nyere m aka,
3O Onyenwe anyị, i si nʼala ili kpọpụta m,
4Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ, unu ndị nsọ ya,
5Iwe ya adịghị adịgide tee anya,
6Mgbe m nọ nʼudo, asịrị m,
7O Onyenwe anyị, mgbe i gosiri m ihuọma,
8Ọ bụ gị, Onyenwe anyị, ka m kpọkuru;
9“Uru gịnị dị ma m laa nʼiyi?
10O Onyenwe anyị, gee m ntị ma meere m ebere;
11I meela ka iti mkpu akwa m ghọọ ite egwu;
12I mere nke a ka obi m bụọ maka otuto gị, ghara ịnọ nwayọọ.