We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 29

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 28 Abụ Ọma Abụ Ọma 30 →

1Toonu Onyenwe anyị, unu ndị bi nʼeluigwe,

2Nyenụ Onyenwe anyị nsọpụrụ kwesiri aha ya;

3Olu Onyenwe anyị na-ada nʼelu osimiri;

4Olu Onyenwe anyị dị ike,

5Olu Onyenwe anyị na-etiwa osisi ukwu sida;

6Ọ na-eme ka Lebanọn wulie elu dịka nwa ehi,

7Olu Onyenwe anyị na-agba dịka egbe eluigwe

8Olu Onyenwe anyị na-eme ka ọzara maa jijiji;

9Olu Onyenwe anyị na-eme ka osisi ook gbagọọ29:9 Ime na-eme nne ele

10Onyenwe anyị nọ nʼocheeze ya nʼelu uju mmiri;

11Onyenwe anyị na-enye ndị ya ike,

← Abụ Ọma 28 Abụ Ọma Abụ Ọma 30 →